
Igbo Lingo School by Onyinye Favour
June 20, 2025 at 07:14 PM
Igbo Lesson for Today
Ọdọ okwu = Comment section
Binye aka n'akara ịhụnanya = Like (of a content)
Tụsaa = Share (of a content)
Ngwá binyere m aka n'ozi ma tụsa kwaara m ya 😁
Aka m bụkwa onye nkuzi Igbo ị kara hụ n'anya 😁
#igbolinguist #igbo #igboteacher

❤️
4